Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. 1. Olee ihe pụrụ iche Jehova chọrọ n’aka ndị na-efe ya? (Ilu 27:11)

  2. 2. Olee otú anyị ga-esi eṅomi Jizọs ma mee ka obi Jehova ṅụrịa? (Jọn 8:29)

  3. 3. Olee otú ozi ọma anyị na-ezi nwere ike isi mee ka obi Jehova ṅụrịa? (Jọn 15:8)

  4. 4. Olee otú anyị nwere ike isi na-eme ihe dị Jehova mma n’ihe niile anyị na-eme ná ndụ? (Jọn 14:31; Efe. 6:​1-4; Ọma 35:18; 1 Pita 2:12)

  5. 5. Olee ihe nwere ike inyere anyị aka mee ka anyị na-efe Jehova n’agbanyeghị nsogbu, ịda mbà n’obi, na ọnwụnwa? (Nehe. 8:10)