Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
1. Olee ihe atọ Jehova na-enye anyị na-eme ka anyị na-enwe ọṅụ? (Ọma 32:1-10)
2. Olee otú anyị ga-esi na-enwe ọṅụ ugbu a? (Ọma 5:11, 12; 91:14)
3. Olee otú anyị ga-esi nọgide na-enwe ọṅụ n’ozi ọma n’agbanyeghị nsogbu ndị na-abịara anyị? (Ọrụ 13:50-52; Rom 5:3-5)
4. Olee ihe anyị ga-eme ka anyị ghara ikwe ka ihe ọ bụla ‘nyigbuo obi’ anyị ma mee ka anyị ghara ịna-enwe ọṅụ? (Luk 21:34)
5. Olee otú Jehova si eme ka anyị na-enwe ọṅụ? (Ọma 92:4, 5)
6. Olee ihe ga-enyere anyị aka ịna-eche gbasara Jehova mgbe niile? (Rom 1:20; Diut. 6:6-9; Fil. 4:6; Ọma 16:3)