“Ṅụrịanụ Ọṅụ n’Ime Jehova”
ỤTỤTỤ
-
9:40 Abụ Olu Ụtọ
-
9:50 Abụ nke 9 na Ekpere
-
10:00 “Ṅụrịanụ Ọṅụ n’Ime Jehova, Nweekwanụ Obi Ụtọ”
-
10:15 Na-enwe Ọṅụ n’Agbanyeghị Nsogbu Ndị Ị Na-enwe
-
10:30 ‘Na-enwe Ọṅụ’ n’Ozi Gị
-
10:55 Abụ nke 76 na Ịma Ọkwa
-
11:05 Unu Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla ‘Nyigbuo Obi Unu’
-
11:35 Okwu Baptizim
-
12:05 Abụ nke 51
EHIHIE
-
1:20 Abụ Olu Ụtọ
-
1:30 Abụ nke 111
-
1:35 Ajụjụ Ọnụ
-
1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
-
2:15 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Jehova Na-eme Ka Anyị Na-enwe Ọṅụ
-
• Mgbe Anyị Na-eme Ndị Ọzọ Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ
-
• Mgbe Anyị Na-enyere Ụmụnna Anyị Aka
-
• Mgbe Anyị Na-edi Ọnwụnwa
-
-
3:00 Abụ nke 2 na Ịma Ọkwa
-
3:10 Na-eche Gbasara Jehova Mgbe Niile
-
3:55 Abụ nke 7 na Ekpere