Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu
Gị na ndị ezinụlọ gị ga na-ebi n’udo, na-enwekwa obi ụtọ ma unu na-eme ihe Baịbụl kwuru.
Okwu Mmalite
Unu nwere ike inwe obi ụtọ n’ezinulo unu ma unu mee ihe ndị Baịbul kwuru e dere na Broshọ a.
ISIOKWU NKE 1
Chineke Ga-enyere Unu Aka Ịna-ebi n’Udo
Naanị ichebara ajụjụ abụọ dị mkpa echiche ga-enyere gị aka ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ebi n’udo.
ISIOKWU NKE 2
Agbala n’Èzí
E wezụga ịkwa iko, è nwere ihe ọzọ ọ ga-abụ di ma ọ bụ nwunye mee ya abụrụ na ọ na-agba n’èzí?
ISIOKWU NKE 3
Otú Unu Ga-esi Na-edozi Esemokwu
Otú di na nwunye si edozi ihe na-esere ha ga-eme ka ezinụlọ ha sie ike, ha ana-ebikwa n’udo.
ISIOKWU NKE 4
Otú Unu Ga-esi Hazie Ihe Unu Na-eji Ego Unu Eme
Olee otú ikwesị ntụkwasị obi na ikwu eziokwu si eme ka udo dị n’ezinụlọ?
ISIOKWU NKE 5
Otú Gị na Ndị Ọgọ Gị ma Ọ Bụ Ndị Be Di Gị Ga-esi Na-adị n’Udo
E nwere ihe ị ga-eme ka gị na ndị ezinụlọ unu dịrị n’udo, gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị ana-ebikwa nke ọma.
ISIOKWU NKE 6
Otú Ụmụaka Si Agbanwe Ndụ Di na Nwunye
Di na nwunye mụta nwa, hà nwere ike ịhụkwu ibe ha n’anya?
ISIOKWU NKE 7
Otú Unu Ga-esi Na-azụ Nwa Unu
Ịzụ ụmụaka abụghị naanị inye ha iwu ma ọ bụ ịta ha ahụhụ.