Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. Gịnị bụ “iwu nke Kraịst”? (Gal. 6:⁠2)

  2. Olee otú anyị ga-esi na-emezu iwu nke Kraịst mgbe ndị ọzọ na-anaghị ahụ anyị? (1 Kọr. 10:⁠31)

  3. Olee otú anyị ga-esi na-emezu iwu nke Kraịst n’ozi ọma? (Luk 16:10; Mat. 22:39; Ọrụ 20:⁠35)

  4. Gịnị mere iwu nke Kraịst ji kara Iwu Mozis mma? (1 Pita 2:⁠16)

  5. Olee otú ndị di na nwunye na ndị nne na nna nwere ike isi na-emezu iwu nke Kraịst n’ezinụlọ ha? (Efe. 5:​22, 23, 25; Hib. 5:​13, 14)

  6. Olee otú ị ga-esi na-emezu iwu nke Kraịst n’ụlọ akwụkwọ? (Ọma 1:​1-3; Jọn 17:⁠14)

  7. Olee otú anyị ga-esi na-ahụ ndị ọzọ n’anya, dị ka Jizọs hụrụ anyị? (Gal. 6:​1-5, 10)