Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Adala Mbà n’Imezu Iwu nke Kraịst

Adala Mbà n’Imezu Iwu nke Kraịst

ỤTỤTỤ

  • 9:40 [11:30] * Abụ Olu Ụtọ

  • 9:50 [11:40] Abụ nke 17 na Ekpere

  • 10:00 [11:50] Gịnị Bụ Iwu nke Kraịst?

  • 10:15 [12:05] Na-emezu Iwu nke Kraịst Mgbe Ndị Ọzọ Na-anaghị Ahụ Gị

  • 10:30 [12:20] Na-emezu Iwu nke Kraịst n’Ozi Ọma

  • 10:55 [12:45] Abụ nke 70 na Ịma Ọkwa

  • 11:05 [12:55] Gịnị Mere Iwu nke Kraịst Ji Ka Iwu Mozis Mma?

  • 11:35 [1:25] Okwu Baptizim

  • 12:05 [1:55] Abụ nke 51

EHIHIE

  • 1:20 [2:40] Abụ Olu Ụtọ

  • 1:30 [2:50] Abụ nke 76

  • 1:35 [2:55] Ajụjụ Ọnụ

  • 1:45 [3:05] Nchịkọta Ụlọ Nche

  • 2:15 [3:35] Na-emezu Iwu nke Kraịst n’Ezinụlọ

  • 2:30 [3:50] Na-emezu Iwu nke Kraịst n’Ụlọ Akwụkwọ

  • 2:45 [4:05] Abụ nke 35 na Ịma Ọkwa

  • 2:55 [4:15] Na-ahụnụ Ibe Unu n’Anya, Dị Ka Jizọs Hụrụ Unu

  • 3:55 [5:15] Abụ nke 13 na Ekpere

[Ihe e dere n’ala ala peeji nke 2]

^ para. 3 Oge ndị e dere n’akara ngebichi [ ] bụ maka ụbọchị Satọdee a ga-enwe “Nzacha na Mkpocha”