Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:
  1. Ònye ka anyị ga-agakwuru ka o mee ka anyị dị ike? (Jọsh. 1:9; Ọma 68:35)

  2. Olee otú anyị ga-esi nọgide na-eme ka okwukwe anyị sie ike? (Hib. 11:6)

  3. Olee ihe mere obi ga-eji sie anyị ike na anyị ga-arụchali ọrụ Jehova nyere anyị? (Hag. 2:4-9)

  4. Olee otú Jehova si eme ka okwukwe anyị sie ike ma nsogbu bịara anyị? (Ọma 18:6, 30; Kọl. 4:10, 11.)

  5. Gịnị ga-enyere ndị na-eto eto na di ma ọ bụ nwunye aka igosi na ọ bụ Jehova kwesịrị ịchị? (Mat. 22:37, 39)

  6. Olee ihe ndị ga-enyere anyị aka ‘iguzosi ike n’okwukwe’ ma “dị ike”? (1 Kọr. 16:13; Rom 15:5; Hib. 5:11–6:1; 12:16, 17)