Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Dị Ike

Dị Ike

JỌSHỤA 1:9

ỤTỤTỤ

  • 9:40 Abụ Olu Ụtọ

  • 9:50 Abụ nke 38 na Ekpere

  • 10:00 Jehova Na-enye “Ike na Ume”

  • 10:15 Dị Ike—Meekwa Ka Okwukwe Gị Sie Ike

  • 10:30 Dị Ike—Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-ekwusa Ozi Ọma, Na-akụzi Ihe, ma Na-enye Ndị Ọzọ Ọzụzụ

  • 10:55 Abụ nke 7 na Ịma Ọkwa

  • 11:05 Ka E Mee Ka Ị Dị Ike Mgbe Ị Na-adịghị Ike

  • 11:35 Okwu Baptizim

  • 12:05 Abụ nke 79

EHIHIE

  • 1:20 Abụ Olu Ụtọ

  • 1:30 Abụ nke 102

  • 1:35 Ajụjụ Ọnụ

  • 1:45 Nchịkọta Ụlọ Nche

  • 2:15 Okwu Mmadụ Abụọ Ga-ekwu: Dị Ike—Gosi na Ọ Bụ Jehova Kwesịrị Ịchị

    • Onye Na-eto eto

    • Di ma Ọ Bụ Nwunye

  • 2:45 Abụ nke 126 na Ịma Ọkwa

  • 2:55 “Guzosienụ Ike n’Okwukwe, . . . Dịnụ Ike”

  • 3:55 Abụ nke 2 na Ekpere