Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2018 nke Onye Nlekọta Sekit

Lee ebe e depụtasịrị okwu ndị a ga-ekwu ná mgbakọ sekit a, ma okwu atọ onye nlekọta sekit ga-ekwu.

Adala Mbà n’Ime Ihe Dị Mma

Gịnị mere o ji esi ike ime ihe dị mma, ma gịnị ga-enyere anyị aka ịna-eme ihe dị mma?

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

A ga-aza ajụjụ ndị a ná mgbakọ a.