Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. Gịnị mere o ji esi ike ime ihe dị mma? (1 Pita 5:8; Rom 12:2; Rom 7:21-25)

  2. Gịnị ka ịgha mkpụrụ maka anụ ahụ́ pụtara, oleekwa otú anyị ga-esi ezere ya? (Gal. 6:8)

  3. Ole ndị ka anyị kwesịrị ‘ịna-emere ihe ọma’? (Gal. 6:10)

  4. Olee otú anyị ga-esi na-agha mkpụrụ maka mmụọ nsọ? (Gal. 6:8)

  5. Olee ngọzi ndị anyị ga-enweta ma ọ bụrụ na anyị adaghị mbà? (Gal. 6:9)