Adala Mbà n’Ime Ihe Dị Mma
ỤTỤTỤ
-
9:30 [11:30] * Abụ Olu Ụtọ
-
9:40 [11:40] Abụ nke 77 na Ekpere
-
9:50 [11:50] Gịnị Mere O Ji Esi Ike Ime Ihe Dị Mma?
-
10:05 [12:05] Okwu Mmadụ Anọ Ga-ekwu: Zere Ịgha Mkpụrụ Maka Anụ Ahụ́
-
Jiri Ịntanet Na-ezirịta Ozi Otú Na-agaghị Akpatara Gị Nsogbu
-
Ejila Ihe Na-adịghị Mma Na-atụrụ Ndụ
-
Lụso Inwe Anyaụfụ Ọgụ
-
Na-akpakọba Akụ̀ Ndị Ga-eme Ka I Nweta Ndụ Ka Mma n’Ọdịnihu
-
-
11:05 [1:05] Abụ nke 45 na Ịma Ọkwa
-
11:15 [1:15] Nọgide Na-emere Mmadụ Niile Ihe Ọma
-
11:30 [1:30] Okwu Baptizim
-
12:00 [2:00] Abụ nke 63
EHIHIE
-
1:10 [2:40] Abụ Olu Ụtọ
-
1:20 [2:50] Abụ nke 127 na Ekpere
-
1:30 [3:00] Okwu Ihu Ọha: Zere Ịkwa Chineke Emo—Olee Ụdị Ịkwa Emo A Na-ekwu?
-
2:00 [3:30] Nchịkọta Ụlọ Nche
-
2:30 [4:00] Abụ nke 59 na Ịma Ọkwa
-
2:40 [4:10] Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Na-agha Mkpụrụ Maka Mmụọ Nsọ
-
Na-amụ Ihe nke Ọma
-
Jiri Ụkpụrụ Baịbụl Na-ekpebi Ihe Ọ Bụla Ị Na-eme
-
“Ekwekwala Ka Aka Gị Zuo Ike”
-
-
3:40 [5:10] Ngọzi Ndị Anyị Ga-enweta Ma Ọ Bụrụ na Anyị Adaghị Mbà
-
4:15 [5:45] Abụ nke 126 na Ekpere
[Ihe e dere n’ala ala peeji nke 2]
^ para. 3 Oge ndị e dere n’akara ngebichi [ ] bụ maka ụbọchị Satọdee a ga-enwe “Nzacha na Mkpocha”