Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A 

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A 
  1. Olee otú anyị ga-esi egosi na anyị hụrụ Chineke n’anya? (Diut. 13:3, 4; 1 Jọn 5:3)

  2. Gịnị mere anyị ji kwesi ịhụ ụmụnna anyị n’anya? (1 Jọn 4:11, 20, 21)

  3. Olee otú anyị nwere ike isi gosi na anyị hụrụ mmadụ ibe anyị n’anya? (Lev. 19:18; Efe. 5:29)

  4. Olee otú anyị ga-esi na-ahụ ndị ọzọ n’anya ka Jehova? (1 Pita 4:8; Kọl. 3:13)

  5. Olee ihe ga-enyere anyị aka ịnọgide na-eto Jehova? (Ọma 104:33; 146:2, 5)

  6. Gịnị ka anyị iji obi anyị dum hụ Jehova n’anya pụtara? (Ọpụ. 34:14; Emọs 5:15; Rom 12:11)