Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jiri Obi Gị Dum Hụ Jehova n’Anya

Jiri Obi Gị Dum Hụ Jehova n’Anya

DIUTERỌNỌMI 13:3

ỤTỤTỤ

  • 9:40 Abụ Olu Ụtọ

  • 9:50 Abụ nke 109 na Ekpere

  • 10:00 “Nke A Bụ Ihe Ịhụ Chineke n’Anya Pụtara”

  • 10:15 Onye Chọrọ Ịhụ Jehova n’Anya Ga-ahụ Nwanna Ya n’Anya

  • 10:30 “Hụ Mmadụ Ibe Gị n’Anya Dị Ka Onwe Gị”

  • 10:55 Abụ nke 82 na Ịma Ọkwa

  • 11:05 “Ịhụnanya Na-ekpuchi Ọtụtụ Mmehie”

  • 11:35 Okwu Baptizim

  • 12:05 Abụ nke 50

EHIHIE

  • 1:20 Abụ Olu Ụtọ

  • 1:30 Abụ nke 62

  • 1:35 Ajụjụ Ọnụ

  • 1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

  • 2:15 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Too Jehova n’Oge Niile Ị Dị Ndụ

    • Ụmụaka

    • Ndị Na-eto Eto

    • Ndị Torola Eto

  • 3:00 Abụ nke 10 na Ịma Ọkwa

  • 3:10 Jiri Obi Gị Dum Hụ Jehova n’Anya

  • 3:55 Abụ nke 37 na Ekpere