Fraịdee
“Nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu”—JỌSHỤA 1:7
ỤTỤTỤ
-
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
9:30 Abụ nke 110 na Ekpere
-
9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Ọ Bụ Jehova Na-eme Ka Anyị Nwee Ezigbo Obi Ike (Abụ Ọma 28:7; 31:24; 112:7, 8; 2 Timoti 1:7)
-
10:10 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Ihe Mere Ezigbo Ndị Kraịst Ji Kwesị Inwe Obi Ike
-
Ikwusa Ozi Ọma (Mkpughe 14:6)
-
Ịnọgide Na-adị Nsọ (1 Ndị Kọrịnt 16:13, 14)
-
Ịdị Iche n’Ụwa (Mkpughe 13:16, 17)
-
-
11:05 Abụ nke 126 na Ịma Ọkwa
-
11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: “Nwee Obi Ike, Dị Ike, Meekwa Ihe” (1 Ihe E Mere 28:1-20; 1 Samuel 16:1-23; 17:1-51)
-
11:45 ‘Ngwá Ọgụ Ọ Bụla A Ga-akpụ Iji Lụso Unu Ọgụ Agaghị Aga nke Ọma’ (Aịzaya 54:17; Abụ Ọma 118:5-7)
-
12:15 Abụ nke 61 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
-
1:25 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
1:35 Abụ nke 69
-
1:40 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ihe Ndị Na-eme Ka Anyị Ghara Inwe Ezigbo Obi Ike na Ihe Ndị Na-eme Ka Anyị Nwee Ezigbo Obi Ike
-
Ịda Mbà na Inwe Olileanya (Abụ Ọma 27:13, 14)
-
Ime Mkpesa na Ikele Jehova (Abụ Ọma 27:1-3)
-
Ntụrụndụ Na-adịghị Mma na Ikwusa Ozi Ọma (Abụ Ọma 27:4)
-
Ndị Enyi Ọjọọ na Ezigbo Ndị Enyi (Abụ Ọma 27:5; Ilu 13:20)
-
Amamihe Ụwa na Ịmụ Baịbụl (Abụ Ọma 27:11)
-
Inwe Obi Abụọ na Inwe Okwukwe (Abụ Ọma 27:7-10)
-
-
3:10 Abụ nke 55 na Ịma Ọkwa
-
3:20 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Ihe Ha Dị Njikere Ịhapụ na Otú E Si Kwụọ Ha Ụgwọ
-
Hananaya, Mishel, na Azaraya (Daniel 1:11-13; 3:27-29)
-
Akwịla na Prisila (Ndị Rom 16:3, 4)
-
Stivin (Ọrụ Ndịozi 6:11, 12)
-
-
3:55 “Nweenụ Obi Ike! Emeriwo M Ụwa” (Jọn 16:33; 1 Pita 2:21, 22)
-
4:15 Ndị Agha Kraịst Nwere Obi Ike (2 Ndị Kọrịnt 10:4, 5; Ndị Efesọs 6:12-18; 2 Timoti 2:3, 4)
-
4:50 Abụ nke 22 na Ekpere Mmechi