Satọdee
“Na-egosi obi ike karị n’ikwu okwu Chineke n’atụghị egwu”—NDỊ FILIPAỊ 1:14
ỤTỤTỤ
-
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
9:30 Abụ nke 76 na Ekpere
-
9:40 OKWU MMADỤ ASATỌ GA-EKWU: Nwee Obi Ike . . .
-
Onye A Na-amụrụ Baịbụl (Ọrụ Ndịozi 8:35, 36; 13:48)
-
Onye Na-eto Eto (Abụ Ọma 71:5; Ilu 2:11)
-
Onye Nkwusa (1 Ndị Tesalonaịka 2:2)
-
Di ma Ọ Bụ Nwunye (Ndị Efesọs 4:26, 27)
-
Nne ma Ọ Bụ Nna (1 Samuel 17:55)
-
Onye Ọsụ Ụzọ (1 Ndị Eze 17:6-8, 12, 16)
-
Okenye Ọgbakọ (Ọrụ Ndịozi 20:28-30)
-
Onye Agadi (Daniel 6:10, 11; 12:13)
-
-
10:50 Abụ nke 119 na Ịma Ọkwa
-
11:00 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Ṅomie Ndị Nwere Obi Ike, Ọ Bụghị Ndị Ụjọ
-
Jọshụa na Keleb, Ọ bụghị Ndị Isi Iri Ahụ (Ọnụ Ọgụgụ 14:7-9)
-
Jeel, Ọ Bụghị Ndị Bi na Mirọz (Ndị Ikpe 5:23)
-
Mịkaya, Ọ Bụghị Ndị Amụma Ụgha (1 Ndị Eze 22:14)
-
Jeremaya, Ọ Bụghị Yuraịja (Jeremaya 26:21-23)
-
Pọl, Ọ Bụghị Nwa Okorobịa Ahụ Bara Ọgaranya (Mak 10:21, 22)
-
-
11:45 OKWU BAPTIZIM: “Anyị Abụghị Ụdị Ndị Na-ala Azụ” (Ndị Hibru 10:35, 36, 39; 11:30, 32-34, 36; 1 Pita 5:10)
-
12:15 Abụ nke 38 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
-
1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
1:45 Abụ nke 111
-
1:50 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Si n’Ihe Ndị Chineke Kere Mụta Inwe Obi Ike
-
Ọdụm (Maịka 5:8)
-
Ịnyịnya (Job 39:19-25)
-
Anụmanụ A Na-akpọ Mongoose (Abụ Ọma 91:3, 13-15)
-
Nnụnụ A Na-akpọ Hummingbird (1 Pita 3:15)
-
Enyí (Ilu 17:17)
-
-
2:40 Abụ nke 60 na Ịma Ọkwa
-
2:50 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Otú Ụmụnna Anyị Si Egosi na Ha Nwere Obi Ike . . .
-
n’Afrịka (Matiu 10:36-39)
-
n’Eshia (Zekaraya 2:8)
-
na Yurop (Mkpughe 2:10)
-
n’Ebe Ugwu Amerịka (Aịzaya 6:8)
-
ná Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik (Abụ Ọma 94:14, 19)
-
n’Ebe Ndịda Amerịka (Abụ Ọma 34:19)
-
-
4:15 Nwee Obi Ike, ma Ọ Bụghị Ịtụkwasị Onwe Gị Obi (Ilu 3:5, 6; Aịzaya 25:9; Jeremaya 17:5-10; Jọn 5:19)
-
4:50 Abụ nke 3 na Ekpere Mmechi