Fraịdee
“Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị. Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!”—Ndị Filipaị 4:4
ỤTỤTỤ
-
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
9:30 Abụ nke 111 na Ekpere
-
9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Ihe Mere Jehova Ji Bụrụ “Onye Obi Ụtọ” (1 Timoti 1:11)
-
10:15 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Ihe Ndị So Na-eme Ka Anyị Nwee Ezigbo Ọṅụ
-
• Ịghara Ịna-ebi Ndụ Okomoko (Ekliziastis 5:12)
-
• Akọnuche Dị Ọcha (Abụ Ọma 19:8)
-
• Ịna-arụ Ọrụ Otú Kwesịrị Ekwesị (Ekliziastis 4:6; 1 Ndị Kọrịnt 15:58)
-
• Inwe Ezigbo Ndị Enyi (Ilu 18:24; 19:4, 6, 7)
-
-
11:05 Abụ nke 89 na Ịma Ọkwa
-
11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: “Jehova Mere Ka Ha Ṅụrịa Ọṅụ” (Ezra 1:1–6:22; Hagaị 1:2-11; 2:3-9; Zekaraya 1:12-16; 2:7-9; 3:1, 2; 4:6, 7)
-
11:45 Na-aṅụrị Ọṅụ Maka Otú Jehova Si Azọpụta Ndị Ya (Abụ Ọma 9:14; 34:19; 67:1, 2; Aịzaya 12:2)
-
12:15 Abụ nke 148 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
-
1:30 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
1:40 Abụ nke 131
-
1:45 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Na-enwe Ọṅụ n’Ezinụlọ Gị
-
• Ndị Bụ́ Di, Jirinụ Nwunye Unu Kpọrọ Ihe (Ilu 5:18, 19; 1 Pita 3:7)
-
• Ndị Bụ́ Nwunye, Jirinụ Di Unu Kpọrọ Ihe (Ilu 14:1)
-
• Ndị Nne na Nna, Jirinụ Ụmụ Unu Kpọrọ Ihe (Ilu 23:24, 25)
-
• Ụmụ, Jirinụ Ndị Nne na Nna Unu Kpọrọ Ihe (Ilu 23:22)
-
-
2:50 Abụ nke 135 na Ịma Ọkwa
-
3:00 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ihe Ndị Jehova Kere Na-egosi na Ọ Chọrọ Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ
-
• Ọmarịcha Okooko Osisi (Abụ Ọma 111:2; Matiu 6:28-30)
-
• Ezigbo Nri (Ekliziastis 3:12, 13; Matiu 4:4)
-
• Ụcha Dị Iche Iche Mara Mma (Abụ Ọma 94:9)
-
• Ahụ́ Anyị E Kere nke Ọma (Ọrụ Ndịozi 17:28; Ndị Efesọs 4:16)
-
• Ụda Ndị Dị Ụtọ ná Ntị (Ilu 20:12; Aịzaya 30:21)
-
• Ụmụ Anụmanụ Ndị Mara Mma (Jenesis 1:26)
-
-
4:00 Ihe Mere Ndị Na-eme Udo Ji Enwe Ọṅụ (Ilu 12:20; Jems 3:13-18; 1 Pita 3:10, 11)
-
4:20 Anyị na Jehova Ịbụ Ezigbo Enyi Bụ Ihe Kacha Eme Ka Anyị Nwee Ọṅụ (Abụ Ọma 25:14; Habakọk 3:17, 18)
-
4:55 Abụ nke 28 na Ekpere Mmechi