Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Satọdee

Satọdee

“Jirinụ aha nsọ ya na-anya isi. Ka obi ndị na-achọ Jehova ṅụrịa ọṅụ”—Abụ Ọma 105:3

ỤTỤTỤ

EHIHIE

  • 1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:45 Abụ nke 76

  • 1:50 Otú Ụmụnna Anyị Si Aṅụrị Ọṅụ Maka na Ha Na-eme Ka Ndị Mmadụ Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs . . .

    • • n’Afrịka

    • • n’Eshia

    • • na Yurop

    • • n’Ebe Ugwu Amerịka

    • • ná Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik

    • • n’Ebe Ndịda Amerịka

  • 2:35 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka . . .

  • 3:30 Abụ nke 110 na Ịma Ọkwa

  • 3:40 FIM SI NA BAỊBỤL: Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”​—Agba nke Mbụ (Nehemaya 1:1–6:19)

  • 4:15 Inyere Ndị Mmadụ Aka Ịna-efe Chineke Ugbu A Na-akwadebe Anyị Maka Inyere Ndị Mmadụ Aka Ịna-efe Chineke n’Ụwa Ọhụrụ (Aịzaya 11:9; Ọrụ Ndịozi 24:15)

  • 4:50 Abụ nke 140 na Ekpere Mmechi