Sọnde
“Ka ihe Jehova na-atọkwa gị ụtọ nke ukwuu, ọ ga-enyekwa gị ihe niile obi gị na-arịọ”—Abụ Ọma 37:4
ỤTỤTỤ
-
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
9:30 Abụ nke 22 na Ekpere
-
9:40 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Anyị Nwere Ike Ịna-aṅụrị Ọṅụ n’Agbanyeghị . . .
-
• Ahụhụ (Ndị Rom 5:3-5; 8:35, 37)
-
• Nsogbu (2 Ndị Kọrịnt 4:8; 7:5)
-
• Mkpagbu (Matiu 5:11, 12)
-
• Agụụ (Ndị Filipaị 4:11-13)
-
• Ịgba Ọtọ (1 Ndị Kọrịnt 4:11, 16)
-
• Ihe Ize Ndụ (2 Ndị Kọrịnt 1:8-11)
-
• Mma Agha (2 Timoti 4:6-8)
-
-
11:10 Abụ nke 9 na Ịma Ọkwa
-
11:20 OKWU IHU ỌHA: Olee Otú Ị Ga-esi Baa Ọgaranya nke Ihe Mgbu Na-adịghị na Ya? (Ilu 10:22; 1 Timoti 6:9, 10; Mkpughe 21:3-5)
-
11:50 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
-
12:20 Abụ nke 84 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
-
1:40 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
1:50 Abụ nke 62
-
1:55 FIM SI NA BAỊBỤL: Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”—Agba nke Abụọ (Nehemaya 8:1–13:30; Malakaị 1:6–3:18)
-
2:40 Abụ nke 71 na Ịma Ọkwa
-
2:50 “Ka Ihe Jehova Na-atọkwa Gị Ụtọ nke Ukwuu” (Abụ Ọma 16:8, 9, 11; 37:4)
-
3:50 Vidio Egwú Ọhụrụ na Ekpere Mmechi