Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ 1:1-54

  • Ụmụ ndị a mụrụ malite n’oge Adam ruo n’oge Ebreham (1-27)

  • Ụmụ Ebreham na ụmụ ụmụ ya (28-37)

  • Ndị Ịdọm, ndị eze ha, na ndị isi ha (38-54)

1  Adam,Set,+Ịnọsh,  Kinan,Mahalalel,+Jered,+  Ịnọk,+Metusela,Lemek,+  Noa,+Shem,+ Ham, na Jefet.+  Ụmụ Jefet bụ Goma, Megọg, Medaị, Jevan, Tubal,+ Mishek,+ na Taịras.+  Ụmụ Goma bụ Ashkenaz, Raịfat, na Togama.+  Ụmụ Jevan bụ Elaịsha, Tashish, Kitim, na Rodenim.  Ụmụ Ham bụ Kush,+ Mizrem, Pọt, na Kenan.+  Ụmụ Kush bụ Siba,+ Havila, Sabta, Reama,+ na Sabteka. Ụmụ Reama bụ Shiba na Didan.+ 10  Kush mụrụ Nimrọd.+ Nimrọd bụ onye mbụ bụ dike n’ụwa. 11  Mizrem mụrụ Ludim,+ Anamim, Lehebim, Naftuhim,+ 12  Patrusim,+ Kasluhim (onye ndị Filistia+ si n’agbụrụ ya), na Kaftorim.+ 13  Kenan mụrụ Saịdọn+ na Het.+ Saịdọn bụ ọkpara ya. 14  Ọ mụkwara ndị Jebus,+ ndị Amọraịt,+ ndị Gegash,+ 15  ndị Haịvaịt,+ ndị Akaịt, ndị Saịnaịt, 16  ndị Avad,+ ndị Zemaraịt, na ndị Hemat. 17  Ụmụ Shem bụ Ịlam,+ Ashọ,+ Apakshad, Lọd, Eram,nakwa* Ọz, Họl, Gita, na Mash.+ 18  Apakshad mụrụ Shila,+ Shila amụọ Iba. 19  A mụụrụ Iba ụmụ nwoke abụọ. Aha otu bụ Pileg,*+ n’ihi na ọ bụ n’oge ọ nọ ndụ ka ndị mmadụ gara biri n’ebe dị iche iche n’ụwa.* Aha nwanne ya nwoke bụ Jọktan. 20  Jọktan mụrụ Almodad, Shilef, Hazamevet, Jira,+ 21  Hedoram, Yuzal, Dikla, 22  Obal, Abimel, Shiba, 23  Ofa,+ Havila,+ na Jobab. Ha niile bụ ụmụ Jọktan. 24  Shem,Apakshad,Shila, 25  Iba,Pileg,+Riyu,+ 26  Sirọg,+Nehọ,+Tira,+ 27  Ebram, ya bụ, Ebreham.+ 28  Ụmụ Ebreham bụ Aịzik+ na Ishmel.+ 29  Ndị a bụ ụmụ ha n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ọkpara Ishmel bụ Nebeyọt.+ Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Kida,+ Adbiel, Mibsam,+ 30  Mishma, Duma, Masa, Hedad, Tima, 31  Jitọ, Nefish, na Kedema. Ọ bụ ha bụ ụmụ Ishmel. 32  Ketura,+ bụ́ iko Ebreham, mụrụ Zimran, Jọkshan, Midan, Midian,+ Ishbak, na Shụa.+ Ụmụ Jọkshan bụ Shiba na Didan.+ 33  Ụmụ Midian bụ Ifa,+ Ife, Henọk, Abaịda, na Eldea. Ha niile bụ ụmụ Ketura. 34  Ebreham mụrụ Aịzik.+ Ụmụ Aịzik bụ Ịsọ+ na Izrel.+ 35  Ụmụ Ịsọ bụ Elifaz, Ruel, Jiọsh, Jelam, na Kora.+ 36  Ụmụ Elifaz bụ Timan,+ Oma, Zifo, Getam, Kinaz, Timna, na Amalek.+ 37  Ụmụ Ruel bụ Nehat, Zira, Shama, na Miza.+ 38  Ụmụ Sia+ bụ Lotan, Shobal, Zibiọn, Ena, Daịshọn, Iza, na Daịshan.+ 39  Ụmụ Lotan bụ Horaị na Homam. Lotan nwere nwanne nwaanyị. Aha ya bụ Timna.+ 40  Ụmụ Shobal bụ Alvan, Manahat, Ịbal, Shifo, na Onam. Ụmụ Zibiọn bụ Eya na Ena.+ 41  Nwa* Ena bụ Daịshọn. Ụmụ Daịshọn bụ Hemdan, Eshban, Itran, na Kiran.+ 42  Ụmụ Iza+ bụ Bilhan, Zeavan, na Ekan. Ụmụ Daịshan bụ Ọz na Eran.+ 43  Ndị a bụ ndị eze chịrị ndị Ịdọm+ tupu eze ọ bụla achịa ndị Izrel:*+ Bila nwa Biọ. Aha obodo ya bụ Dinhaba. 44  Mgbe Bila nwụrụ, Jobab nwa Zira onye Bọzra+ nọchiri ya, malite ịchị. 45  Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye Timan nọchiri ya, malite ịchị. 46  Mgbe Husham nwụrụ, Hedad nwa Bidad, onye meriri ndị Midian n’ala Moab, nọchiri ya, malite ịchị. Aha obodo ya bụ Evit. 47  Mgbe Hedad nwụrụ, Samla onye Mazrika, nọchiri ya, malite ịchị. 48  Mgbe Samla nwụrụ, Sheọl onye Rehobọt, nke dị n’akụkụ Osimiri Yufretis, nọchiri ya, malite ịchị. 49  Mgbe Sheọl nwụrụ, Bel-henan nwa Akbọ nọchiri ya, malite ịchị. 50  Mgbe Bel-henan nwụrụ, Hedad nọchiri ya, malite ịchị. Aha obodo ya bụ Peyu. Aha nwunye ya bụ Mehetabel. Mehetabel bụ nwa Metred, Metred abụrụ nwa Mizahab. 51  Hedad mechakwara nwụọ. Ndị isi Ịdọm bụ Timna, Alva, Jitet,+ 52  Oholibema, Ila, Paịnọn, 53  Kinaz, Timan, Mibza, 54  Magdiel, Aịram. Ndị a bụ ndị isi Ịdọm.

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

Ụmụ Eram bụ. Gụọ Jen. 10:23.
Pileg pụtara “Nkewa.”
Na Hibru, “ka e kewara ụwa.”
Na Hibru, “Ụmụ.”
Na Hibru, “ụmụ Izrel.”