Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Habakọk

Isi

1 2 3

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Onye amụma tiri mkpu ka e nyere ya aka (1-4)

      • “Jehova, olee mgbe m ga-etiru mkpu ka i nyere m aka?” (2)

      • “Gịnịkwa mere i ji hapụ ndị na-emegbu ndị ọzọ?” (3)

    • Chineke ga-eji ndị Kaldia taa ndị ya ahụhụ (5-11)

    • Onye amụma rịọrọ Jehova arịrịọ (12-17)

      • ‘Chineke m, ị naghị anwụ anwụ’ (12)

      • ‘Ị dị ezigbo nsọ nke na ị naghị ele ihe ọjọọ’ (13)

  • 2

    • ‘M ga na-eche nche ka m hụ ihe ọ ga-ekwu’ (1)

    • Ihe Jehova zara onye amụma (2-​20)

      • ‘Na-atụ anya mgbe ọhụụ a ga-emezu’ (3)

      • Okwukwe onye ezi omume ga-eme ka ọ dị ndụ (4)

      • E kwuru ugboro ise na ndị Kaldia ga-ata ahụhụ (6-20)

        • Ndị ma gbasara ebube Jehova ga-ejupụta n’ụwa (14)

  • 3

    • Onye amụma kpere ekpere ka Jehova nyere ha aka (1-19)

      • Chineke ga-azọpụta ndị o tere mmanụ (13)

      • Ịṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova n’agbanyeghị ihe isi ike (17, 18)