GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Kọlọsi Isi 1 2 3 4 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ekele (1, 2) Pọl kelere Chineke maka na ndị Kọlọsi kweere na Jizọs (3-8) Pọl kpere ekpere ka ndị Kọlọsi na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke (9-12) Kraịst bụ ntọala okwukwe anyị (13-23) Pọl gbasiri mbọ ike maka ọdịmma ọgbakọ (24-29) 2 Kraịst bụ ihe nzuzo dị nsọ gbasara Chineke (1-5) Na-echenụ nche ka a ghara ịmata unu n’ọnyà (6-15) Kraịst ga-eme ka ihe ndị gaje ịbịa nwee isi (16-23) 3 Àgwà ọjọọ mmadụ na-akpabu na àgwà ọma (1-17) Meenụ ka ahụ́ unu nwụọ (5) Ịhụnanya na-eme ka mmadụ niile dịrị n’otu (14) Ọdụ Pọl dụrụ ndị niile nọ n’ezinụlọ Ndị Kraịst (18-25) 4 Ọdụ Pọl dụrụ ndị nna ukwu (1) “Na-ekpenụ ekpere mgbe niile” (2-4) Na-egosinụ na unu ma ihe ma unu na ndị na-abụghị ụmụnna nọrọ (5, 6) Ekele ikpeazụ (7-18) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ndị Kọlọsi—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ndị Kọlọsi—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Ndị Kọlọsi—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Ndị Kọlọsi p. 1749