GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 Akwụkwọ Zekaraya Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Jehova gwara ndị ya ka ha lọghachikwute ya (1-6) ‘Lọghachikwutenụ m, m ga-alọghachikwute unu’ (3) Ọhụụ nke Mbụ: Ndị na-agba ịnyịnya n’ebe e nwere osisi metụl (7-17) “Jehova ga-akasi Zayọn obi ọzọ” (17) Ọhụụ nke Abụọ: Mpi anọ na ndị omenkà anọ (18-21) 2 Ọhụụ nke Atọ: Nwoke ji ụdọ e ji atụ̀ ihe (1-13) A ga-atụ Jeruselem atụ̀ (2) Jehova ga-abụ “mgbidi ọkụ gburugburu” (5) Imetụ mkpụrụ anya Chineke aka (8) Ọtụtụ mba ga-esonyere Jehova (11) 3 Ọhụụ nke Anọ: E yiwere nnukwu onye nchụàjà uwe dị mma (1-10) Setan megidere Joshụa, nnukwu onye nchụàjà (1) ‘M ga-akpọbata ohu m bụ́ Ome’ (8) 4 Ọhụụ nke Ise: Ihe e ji adọsa ọkụ na osisi oliv abụọ (1-14) ‘Ọ bụghị ike mmadụ, kama ọ bụ mmụọ m ga-eme ha’ (6) Eledala ụbọchị ihe ji nke nta nke nta malite anya (10) 5 Ọhụụ nke Isii: Akwụkwọ mpịakọta na-efe efe (1-4) Ọhụụ nke Asaa: Ihe e ji atụ̀ ihe (5-11) Aha nwaanyị nọ n’ime ya bụ Ajọ Omume (8) E bugara ihe ahụ e ji atụ̀ ihe n’ala Shaịna (9-11) 6 Ọhụụ nke Asatọ: Ụgbọ ịnyịnya anọ (1-8) Ome ahụ ga-abụ eze na onye nchụàjà (9-15) 7 Jehova anabataghị ibu ọnụ na-esighị ndị ya n’obi (1-14) ‘Ọ̀ bụ m ka unu buuru ọnụ n’eziokwu?’ (5) ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi, na-ahụnụ ibe unu n’anya, na-emerenụ ibe unu ebere’ (9) 8 Jehova ga-eme ka eziokwu na udo dịrị na Zayọn (1-23) Jeruselem bụ “obodo eziokwu” (3) “Na-agwanụ ibe unu eziokwu” (16) Oge ibu ọnụ ga-abụzi oge ememme (18, 19) ‘Ka anyị jiri obi anyị niile chọọ Jehova’ (21) Mmadụ iri ga-ejide uwe onye Juu (23) 9 Ihe Chineke kpebiri ime mba ndị gbara Juda gburugburu (1-8) Eze Zayọn na-abịa (9, 10 Eze dị umeala n’obi nọ n’elu jakị (9) A ga-akpọpụta ndị Jehova a tụrụ mkpọrọ (11-17) 10 Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo (1, 2) Jehova ga-eme ka ndị ya dị n’otu (3-12) E si n’ụlọ Juda nweta onyeisi (3, 4) 11 Ahụhụ ndị hapụrụ onye ọzụzụ atụrụ Chineke họpụtara ga-ata (1-17) ‘Lekọtanụ atụrụ ndị a chọrọ igbu egbu’ (4) Mkpara abụọ: Ịdị Mma na Ịdị n’Otu (7) Ụgwọ ọrụ onye ọzụzụ atụrụ: mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ (12) A wụsara ego ahụ n’ebe a na-edowe akụ̀ (13) 12 Jehova ga-echebe Juda na Jeruselem (1-9) Jeruselem bụ “nkume dị arọ” (3) A ga-ebere onye a mara ube ákwá arịrị (10-14) 13 A ga-ewepụ arụsị niile na ndị amụma ụgha (1-6) Ihere ga-eme ndị amụma ụgha (4-6) A ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ (7-9) A ga-anụcha otu ụzọ n’ime ụzọ atọ (9) 14 Mmadụ niile ga-efewe ezi Chineke (1-21) Ugwu Oliv ga-agbawa abụọ (9) Jehova ga-abụ otu, nweekwa otu aha (9) A ga-eme ka ndị iro Jeruselem rịa ọrịa ọjọọ (12-15) A ga-eme Ememme Ụlọ Ndò (16-19) Ite ọ bụla ga-abụrụ Jehova ihe dị nsọ (20, 21) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Zekaraya—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Zekaraya—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Zekaraya—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Zekaraya p. 1424-1425