Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

B12-B

Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 2)

Jeruselem na Ebe Ndị Gbara Ya Gburugburu

  1. Ụlọ Nsọ

  2.   Ogige Getsemeni (?)

  3.    Obí Gọvanọ

  4.   Ụlọ Kayafas (?)

  5.   Obí Herọd Antipas (?)

  6. Ọdọ Mmiri Betzeta

  7. Ọdọ Mmiri Siloam

  8.   Ụlọ Nzukọ Sanhedrin (?)

  9.   Gọlgọta (?)

  10. Akeldama (?)

     Gaa n’ụbọchị:  Naịsan 12 |  Naịsan 13 |  Naịsan 14 |  Naịsan 15 |  Naịsan 16

 Naịsan 12

MGBE ANYANWỤ DARA (Ụbọchị ndị Juu na-ebido mgbe anyanwụ dara, gwụkwa mgbe anyanwụ dara)

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Naanị ya na ụmụazụ ya nọrọ

  • Judas gara chọọ otú ọ ga-esi rara ya nye

MGBE ANYANWỤ DARA

 Nisan 13

MGBE ANYANWỤ DARA

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Pita na Jọn gawara ịkwadebe Ememme Ngabiga

  • Jizọs na ndịozi ya ndị ọzọ rutere ebe ahụ ná mgbede

MGBE ANYANWỤ DARA

 Naịsan 14

MGBE ANYANWỤ DARA

  • Ya na ndịozi ya riri nri Ememme Ngabiga

  • Ọ sara ụkwụ ndịozi ya

  • Judas pụwara

  • Ọ malitere Nri Anyasị Onyenwe Anyị

  • A raara ya nye ma jide ya n’ogige Getsemeni ( 2)

  • Ndịozi ya hapụrụ ya gbaa ọsọ

  • Ndị Sanhedrin nọ n’ụlọ Kayafas kpee ya ikpe ( 4)

  • Pita gọnahụrụ Jizọs

MGBE ANYANWỤ WARA

  • A kpọgara ya ọzọ n’ihu ndị Sanhedrin ( 8)

  • A kpọ ya gaa na nke Paịlet ( 3), nakwa na nke Herọd ( 5), mechaa kpọghachi ya na nke Paịlet ( 3)

  • A mara ya ikpe ọnwụ ma kpọgide ya n’osisi na Gọlgọta ( 9)

  • Ọ nwụrụ n’ihe dị ka elekere atọ nke ehihie

  • E buturu ozu ya gaa lie

MGBE ANYANWỤ DARA

 Naịsan 15 (Ụbọchị Izu Ike)

MGBE ANYANWỤ DARA

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Paịlet nyere ikike ka e dowe ndị nche n’ili Jizọs

MGBE ANYANWỤ DARA

 Naịsan 16

MGBE ANYANWỤ DARA

  • A zụtakwuru ihe ndị na-esi ísì ọma a ga-ete ozu ya

MGBE ANYANWỤ WARA

  • A kpọlitere ya n’ọnwụ

  • Ọ pụtara n’ihu ụmụazụ ya

MGBE ANYANWỤ DARA