Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndị A Bụ Ndị Ezinụlọ M

Ndị A Bụ Ndị Ezinụlọ M

Were Ya:

  1. 1. Ndịa bụn-dịe-zinụlọm.

    Anyị niile n’agbalị

    K’udo dịrị n’oge niile.

    Anyị niile jio-tuo-bi

    N’efe naanị Jehova.

    Ọ bụ ya n’elekọta mụ na gị.

    Jehova Chineke hụrụ

    Ụdị ‘madụ dum n’anya.

    (UKWE)

    Anyị bụe-zinụlọ.

    Anyị niile pụr’iche.

    Anyị bụe-zinụlọ.

    Ma nwoke ma nwaanyị,

    A’yị socha n’ezinụlọ.

    Jehova hụkwara anyị n’anya.

  2. 2. Ihe g’eme k’udo dị,

    Ihe g’eme k’ọṅụ dị

    Bụ m’anyị soro Jehova.

    Ọ bụ Jehova mere

    K’anyị nween-dịe-zinụlọ,

    Ndị ga n’elekọt’anyị.

    Ka Jehova nar’ekele.

    K’anyị niile soro sị:

    (UKWE)

    “Anyị bụe-zinụlọ.

    Anyị niile pụr’iche.

    Anyị bụe-zinụlọ.

    Ma nwoke ma nwaanyị,

    A’yị socha n’ezinụlọ.

    Jehova hụkwara anyị n’anya.”