Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ 136

Alaeze Chineke Na-achị​—⁠Ya Bịawa!

Alaeze Chineke Na-achị​—⁠Ya Bịawa!

Danloduo ya:

(Mkpughe 11:15; 12:10)

  1. Jehova, ị dị adị kemgbe,

    Ị g’adị ebigh’ebi.

    I nyel’Ọkpara gị och’eze;

    Nyekwa y’ikik’ịchị.

    Al’eze Chinek’adịla;

    Jizọs ga n’achị ụwa niile.

    (KORỌS)

    Nzọpụta n’ike

    N’Al’eze Jaa ’malitela.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa!”

  2. Og’Ekwensu adịla mkpụmkpụ;

    Anyị ma ih’ọ g’eme.

    Anyị bi n’oge sir’ike,

    M’anyị n’ahụ nkwa Jaa.

    Al’eze Chinek’adịla;

    Jizọs ga n’achị ụwa niile.

    (KORỌS)

    Nzọpụta n’ike

    N’Al’eze Jaa ’malitela.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa!”

  3. Ndị mmụ’ozi n’enw’obi ụtọ.

    Ha ji ọṅụ n’abụ abụ.

    A n’aṅụrị ọṅụ n’el’igwe

    N’a chụpụl’Ekwensu.

    Al’eze Chinek’adịla;

    Jizọs ga n’achị ụwa niile.

    (KORỌS)

    Nzọpụta n’ike

    N’Al’eze Jaa ’malitela.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa!”