Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ka Anyị Banye na Paradaịs

Ka Anyị Banye na Paradaịs

Were Ya:

  1. 1. Mechi’anya gị ma were ya

    N’ụwa niile bụzi Paradaịs.

    Bịa k’anyị

    Banye na

    Paradaịs.

  2. 2. Ihe niile Jehova kwuru,

    K’obi sie g’ike na ha niile

    G’emezu

    M’ụwa ghọọ

    Paradaịs.

    (UKWE)

    Obiụ-tọ

    Jur’ebe niile n’oge niile.

    Jehova

    Chọrọ k’ụwa niile ghọọ Paradaịs.

  3. 3. Ndị nwụr’anwụ n’ebilite.

    Anyị na ha ga n’anọm-gbe niile.

    Bịa k’anyị

    Banye na

    Paradaịs.

  4. 4. Ihem-gbu n’ọrịa adịghịzi.

    Ndị kpur’ìsì g’abịa hụw’ụzọ.

    Bịa k’anyị

    Banye na

    Paradaịs.

    (UKWE)

    Obiụ-tọ

    Jur’ebe niile n’oge niile.

    Jehova

    Chọrọ k’ụwa niile ghọọ Paradaịs.

  5. 5. Okwu Jehova n’agbam ume.

    Ihe niile o kwuru g’eme.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    K’anyị nwee

    Okwukwe.

    Nzube ya

    N’ụwa g’aghọ Paradaịs

    G’eme.

  6. 6. Mechi’anya ma were ya

    N’ụwa niile bụzi Paradaịs.

    Bịa k’anyị

    Banye na

    Paradaịs.