Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Leruo Anya, Họrọ Ọfụma

Leruo Anya, Họrọ Ọfụma

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Anọm ugbua n’eche n’im’obim,

    ‘Onye kam g’alụ?’

    Mana amam n’ọbụghị ihea n’eme ngwan-gwa.

    Ihem kpebiri pur’ịweta ọṅụ m’ọn-sogbu.

    Ma ihem chọrọ n’ime obi mụ pụr’ịgbanwe m’emesịa.

    (UKWE)

    Leru’anya, ọ chọrọn-didi.

    Cheretụ lee.

    Jir’uche, obi pur’ịdịa-ghụghọ,

    Ma chee, ‘Ọ bụo-nyea kam g’alụ?’

    Ikekwa, ma I chee ya nk’ọma.

    Họr’ọfụma.

  2. 2. Achọrọm onye g’elekọtam nk’ọma, ọ gbalịkwar’ike ya,

    Man’amam n’im’obim na ọ pụghị ịdabar’a’yị.

    M chor’ime Jehova obiụ-tọ,

    K’okwu ya n’edum.

    M kpeir’ịche ruo mgbem hụrụ onye g’esom fee Jehova.

    (UKWE)

    Leru’anya, ọ chọrọn-didi.

    Cheretụ lee.

    Jir’uche, obi pur’ịdịa-ghụghọ,

    Ma chee, ‘Ọ bụo-nyea kam g’alụ?’

    Ikekwa, ma I chee ya nk’ọma.

    Họr’ọfụma.

    Họr’ọfụma.