Ndị Jehova Dị n’Otu
Were Ya:
Akwụkwọ Egwú
1. Iwe dị Setan n’obi.
Iwe juru y’obi.
Setan nan-dị n’eso ya
N’akpagbua-nyị kemgb’ụwa.
M’anyị dum ga n’atachio-bi,
Tụkwasị Jehov’obi.
Ngw’agha niile ha ji bịa
Agagh’eme k’anyị daa.
(UKWE)
Ndị Jehova dị n’otu.
Anyị si nám-ba niile.
Anyị ga n’efe Jehova.
Ọ bụ ya kwụa-nyị n’azụ.
Ọ bụ ya kwụa-nyị n’azụ.
2. Anyị jiọ-ṅụ n’echere.
Jehova n’em’ebere.
Ọ g’abịa zọpụt’anyị
N’oge n’adịgh’anya.
Ọ gaghị ahapụn-dị ya.
Ọ n’enye ha ‘mụọn-sọ ya.
Nd’iro k’ihere g’eme.
Uche Jaa k’anyị g’eme.
(UKWE)
Ndị Jehova dị n’otu.
Anyị si nám-ba niile.
Anyị ga n’efe Jehova.
Ọ bụ ya kwụa-nyị n’azụ.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
K’anyị dịrị n’otu.
K’anyị ghar’ịtụ egwu.
Anyị ji obia-nyị niile
N’efe naanị Chineke.
(UKWE)
Ndị Jehova dị n’otu.
Anyị si nám-ba niile.
Anyị ga n’efe Jehova.
Ọ bụ ya kwụa-nyị n’azụ.
Ọ bụ ya kwụa-nyị n’azụ.