ABỤ NKE 103
Ndị Ọzụzụ Atụrụ Bụ Onyinye Jehova Nyere Anyị
-
1. Jehova nyeren-dị n’efe ya
Ndị ga n’azụ ha.
Anyị niile ga n’eṅomi ha.
Ha n’eduzikw’anyị.
(UKWE)
Anyị tụkwasịrị ha obi.
Ha n’ekwukwa eziokwu.
Ha jio-bi ha n’elekọt’anyị.
K’anyị n’ahụ ha n’anya.
-
2. Ha dịo-biọma, nweekwa ọmịiko.
Ha hụr’anyị n’anya.
Ha n’enyea-ka m’anyị nween-sogbu.
Ha dịu-meala n’obi.
(UKWE)
Anyị tụkwasịrị ha obi.
Ha n’ekwukwa eziokwu.
Ha jio-bi ha n’elekọt’anyị.
K’anyị n’ahụ ha n’anya.
-
3. Ha n’eji Baịbụl n’eduzia-nyị
K’anyị ghar’ịkpafu.
Ha n’emekwa k’anyị nọsi’ike
N’ofufe Jehova.
(UKWE)
Anyị tụkwasịrị ha obi.
Ha n’ekwukwa eziokwu.
Ha jio-bi ha n’elekọt’anyị.
K’anyị n’ahụ ha n’anya.
(Gụọkwa Aịza. 32:1, 2; Jere. 3:15; Jọn 21:15-17; Ọrụ 20:28.)