ABỤ NKE 117
Ịdị Mma
-
1. Nar’ekele, Chinek’anyị.
Ị dịm-ma ru’ebigh’ebi.
Ị dịkwan-sọ, n’ekwue-ziokwu.
Ụzọ gị niile dịm-ma.
Ị n’emere ’madụ niile
Ebere n’enwegh’atụ.
Ọ bụ gị k’e kwesịr’ife.
Anyị niile n’efe gị.
-
2. I nyer’anyị ndịo-kenye.
I ji ha n’eduzia-nyị.
Eziokwu gị n’omume ha
N’egosia-nyị n’ị dịm-ma.
Eziokwu gị nan-dịo-kenye
N’akp’ike n’ọtụtụm-ba.
Nna, biko nyea-nyị ’mụọn-sọ.
Anyị ga n’eṅomi gị.
-
3. Ụmụnn’anyị dịa-nyị n’obi.
Mee k’anyị nyere h’aka.
K’anyị hụ ha niile n’anya,
N’ahụkwan-dịọ-zọ n’anya.
N’ụl’ọ bụla, nám-b’ọ bụla,
N’ọgbak’ọ bụla ha si,
Jiri ’mụọ gị n’akwadoa-nyị
K’anyị n’enyere h’aka.
(Gụọkwa Ọma 103:10; Mak 10:18; Gal. 5:22; Efe. 5:9.)