Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 13

Ọ Bụ Kraịst Ka Anyị Na-eso

Ọ Bụ Kraịst Ka Anyị Na-eso

(1 Pita 2:21)

  1. 1. Jehova gosiri

    N’ọ hụr’anyị n’anya.

    O zitere Kraịst k’ọ bịa gbapụt’anyị.

    Kraịst bụ Nwan-ke ’madụ.

    A mụrụ ya n’ụwa.

    O mere k’aha Jehova dịn-sọ.

  2. 2. Ọ bụO-kwu Jehova

    Mere ka Kraịst dịn-dụ.

    O mekwara k’o nweta amamihe.

    Jizọs ruber’isi.

    K’anyị n’eṅomi ya.

    Ihe Jehova chọrọ k’o mere.

  3. 3. K’anyị niile gbalịa

    Mee k’e too Jehova.

    K’anyị n’eṅomi Jizọs n’ihe niile.

    K’anyị n’eso Jizọs,

    So ya ru’ebigh’ebi.

    Jehova g’agọzia-nyị kw’ụbọchị.