Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 14

Anyị Na-eto Eze Ọhụrụ nke Ụwa

Anyị Na-eto Eze Ọhụrụ nke Ụwa

(Abụ Ọma 2:12)

  1. 1. Anyị n’ahụ n’ụwa niile

    ndị si nám-ba niile.

    Jizọs nan-dị g’eso ya chịa

    n’akpọkọta ha niile.

    Al’eze Chineke n’achị.

    Biko, k’uche ya mee n’ụwa.

    Nkwa Chineke kwere anyị

    N’akasi anyị niil’obi.

    (UKWE)

    N’etonụ Jehova; N’eto Nwa ya, Jizọs Kraịst,

    Ezen-dịe-ze n’Onyenw’anyị.

    Anyị niile jio-tuo-bi n’eto ya

    Ma n’erubere y’isi.

  2. 2. Anyị jiọ-ṅụ n’eto Jizọs,

    Eze n’achị n’el’igwe.

    Jehova mere y’Ony’ikpe

    n’onye g’azọpụt’anyị.

    Anyị g’ebi na Paradaịs.

    O nwegh’onye ga n’at’ụjọ.

    Ndị nwụr’anwụ g’ebilite.

    Ọ g’eme k’anyị ṅụrị’ọṅụ.

    (UKWE)

    N’etonụ Jehova; N’eto Nwa ya, Jizọs Kraịst,

    Ezen-dịe-ze n’Onyenw’anyị.

    Anyị niile jio-tuo-bi n’eto ya

    Ma n’erubere y’isi.