ABỤ NKE 140
Lee Ndụ Ebighị Ebi
(Jọn 3:16)
-
1. Jir’uche n’ahụo-nwe gị
K’anyị bi na Paradaịs.
’Madụ niile bi n’udo.
Ọnwụ n’ọrịa g’ala.
(UKWE)
Jir’ọṅụ n’abụa-bụ.
Gbalịa k’i nweta ya.
N’ọdịnihu, ị g’asị,
“Lee ndụe-bigh’ebi.”
-
2. Agadi g’agh’okoro.
Jehova k’anyị g’efe.
A gagh’enwe nsogbu.
Ọṅụ g’eju n’ụwa.
(UKWE)
Jir’ọṅụ n’abụa-bụ.
Gbalịa k’i nweta ya.
N’ọdịnihu, ị g’asị,
“Lee ndụe-bigh’ebi.”
-
3. Jehova g’agọzia-nyị
M’anyị baa na Paradaịs.
Ru’ebigh’ebi, ọ bụ ya
K’anyị niile g’eto.
(UKWE)
Jir’ọṅụ n’abụa-bụ.
Gbalịa k’i nweta ya.
N’ọdịnihu, ị g’asị,
“Lee ndụe-bigh’ebi.”
(Gụọkwa Job 33:25; Ọma 72:7; Mkpu. 21:4.)