Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 143

Na-agba Mbọ, Na-elekwa Anya Ụbọchị Jehova

Na-agba Mbọ, Na-elekwa Anya Ụbọchị Jehova

(Ndị Rom 8:20-25)

  1. 1. Aha Chia-nyị bụ Jehova.

    Okwu ya niile n’emezu.

    Anyị n’ahụ n’o ruwela

    K’o mee k’aha ya dịn-sọ.

    (UKWE)

    Gbalịa n’agbam-bọ n’ozi Jehova.

    Jir’ọṅụ n’eche Paradaịs.

    Uche Jehova g’eme.

  2. 2. Ọ bụ Jehova kpebiri

    Oge ọ g’ebibin-d’iro.

    Jizọs n’eche ka Jehova

    Gwa ya k’ọ gaa bibie ha.

    (UKWE)

    Gbalịa n’agbam-bọ n’ozi Jehova.

    Jir’ọṅụ n’eche Paradaịs.

    Uche Jehova g’eme.

  3. 3. Nsogbu jur’ebe niile.

    M’anyị g’echere Jehova.

    Ọ g’eme kan-sogbu kwụsị.

    Oge ya jiọ-sọ n’abịa.

    (UKWE)

    Gbalịa n’agbam-bọ n’ozi Jehova.

    Jir’ọṅụ n’eche Paradaịs.

    Uche Jehova g’eme.

(Gụọkwa Mat. 25:13; Luk 12:36.)