ABỤ NKE 143
Na-agba Mbọ, Na-elekwa Anya Ụbọchị Jehova
-
1. Aha Chia-nyị bụ Jehova.
Okwu ya niile n’emezu.
Anyị n’ahụ n’o ruwela
K’o mee k’aha ya dịn-sọ.
(UKWE)
Gbalịa n’agbam-bọ n’ozi Jehova.
Jir’ọṅụ n’eche Paradaịs.
Uche Jehova g’eme.
-
2. Ọ bụ Jehova kpebiri
Oge ọ g’ebibin-d’iro.
Jizọs n’eche ka Jehova
Gwa ya k’ọ gaa bibie ha.
(UKWE)
Gbalịa n’agbam-bọ n’ozi Jehova.
Jir’ọṅụ n’eche Paradaịs.
Uche Jehova g’eme.
-
3. Nsogbu jur’ebe niile.
M’anyị g’echere Jehova.
Ọ g’eme kan-sogbu kwụsị.
Oge ya jiọ-sọ n’abịa.
(UKWE)
Gbalịa n’agbam-bọ n’ozi Jehova.
Jir’ọṅụ n’eche Paradaịs.
Uche Jehova g’eme.
(Gụọkwa Mat. 25:13; Luk 12:36.)