Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 146

Ana M Eme Ihe Niile Ka Ha Dị Ọhụrụ

Ana M Eme Ihe Niile Ka Ha Dị Ọhụrụ

(Mkpughe 21:1-5)

  1. 1. Jizọs n’achịu-gbua n’Al’eze Chineke.

    Ọ bụ Chineke mere ya Eze.

    O si n’el’igwe chụdata Setan.

    Uche Chineke g’emezu n’ụwa.

    (UKWE)

    Ṅụrịa! N’ihi na Chineke

    G’anọnyere ’madụ niile.

    Ọrịa n’ịkw’ákwá g’akwụsị n’ụwa.

    Ọnwụ n’ihem-gbu g’akwụsị n’ụwa.

    Ọ g’eme k’ihe niile dịọ-hụrụ.

    Okwu Jehova g’eme.

  2. 2. K’anyị niile hụ Jeruselem Ọhụ’ụ.

    Nwunye Nw’Atụrụ mar’ezigbom-ma.

    A chọrọ yam-ma ka Jizọs lụọ ya.

    Ọ bụ Jehova ga n’enye y’ìhè.

    (UKWE)

    Ṅụrịa! N’ihi na Chineke

    G’anọnyere ’madụ niile.

    Ọrịa n’ịkw’ákwá g’akwụsị n’ụwa.

    Ọnwụ n’ihem-gbu g’akwụsị n’ụwa.

    Ọ g’eme k’ihe niile dịọ-hụrụ.

    Okwu Jehova g’eme.

  3. 3. Ọṅụ g’adịkwa n’obodo Chineke.

    Ọ g’eme kam-ba niile hụì-hè ya.

    A gagh’emechi ọn’ụzọá-má ya.

    Anyị n’emekwa k’ụwa dum hụì-hè.

    (UKWE)

    Ṅụrịa! N’ihi na Chineke

    G’anọnyere ’madụ niile.

    Ọrịa n’ịkw’ákwá g’akwụsị n’ụwa.

    Ọnwụ n’ihem-gbu g’akwụsị n’ụwa.

    Ọ g’eme k’ihe niile dịọ-hụrụ.

    Okwu Jehova g’eme.