ABỤ NKE 147
Jehova Kwere Anyị Nkwa Ndụ Ebighị Ebi
-
1. Anyị g’ebi na Paradaịs.
Ụw’anyị g’adịgide.
‘Ndịu-meala g’ebi n’ụwa.’
Anyị ma n’ọ g’eme.
(UKWE)
K’anyị gbalịsi’ike
Nwetan-dụe-bigh’ebi.
Jehova g’emezu
Okwu ya niile.
-
2. Ụwa dum g’aghọ paradaịs.
Anyị g’enwer’onw’anyị.
Jehova ga n’eduzia-nyị.
Udo g’adị n’ụwa.
(UKWE)
K’anyị gbalịsi’ike
Nwetan-dụe-bigh’ebi.
Jehova g’emezu
Okwu ya niile.
-
3. Ndị nwụr’anwụ g’ebili.
Ir’uju n’ákwá g’ala.
Ọ g’ehichapụa-nya ’miri.
Ọ bụ Chi dịe-bere.
(UKWE)
K’anyị gbalịsi’ike
Nwetan-dụe-bigh’ebi.
Jehova g’emezu
Okwu ya niile.
(Gụọkwa Aịza. 25:8; Luk 23:43; Jọn 11:25; Mkpu. 21:4.)