ABỤ NKE 149
Abụ Mmeri
-
1. Bụkuo Jaa abụ. Aha Jehova k’anyị g’eto.
Ọ tụbara Fero nan-dị ya n’osimiri.
Toonụ Jehova.
Ònye dị ka ya n’ụwa niile?
Jehova bụa-ha ya.
Ọ bụ ya ga n’emeri.
(UKWE)
Jehova Chineke kach’elu,
Okwu gị niile n’emecha mezuo.
Ị g’ekpochapụn-d’iro gị niile.
Ị g’eme k’aha gị dịn-sọ.
-
2. Lee kam-ba niile n’emegide Jehova, bụ́E-ze.
Ha d’ike karịa Fero.
M’ihere g’eme ha.
A g’ebibi ha;
Ha niile g’anwụ n’Amagedọn.
Ụwa niile g’ama
Na Jehova bụa-ha ya.
(UKWE)
Jehova Chineke kach’elu,
Okwu gị niile n’emecha mezuo.
Ị g’ekpochapụn-d’iro gị niile.
Ị g’eme k’aha gị dịn-sọ.
(Gụọkwa Ọma 2:2, 9; 92:8; Mal. 3:6; Mkpu. 16:16.)