ABỤ NKE 156
Nwee Okwukwe
1. Setan n’achọ kam tụ’egwu.
Ma, agaghịm atụe-gwu.
Jehova bụ Chi n’edum.
Ọ bụ ya n’echebem.
Gịnị kan-dị ‘madụ g’emem?
(UKWE)
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.
Jehova g’eme
k’anyị merie.
Nwee okwukwe.
2. Ndị fere Jehova
Jio-bi ha niile fee ya.
Ha nwere okwukwe.
Ha diri ọnwụnwa.
N’Al’eze ya ka ha g’ebi.
(UKWE)
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.
Jehova g’eme
k’anyị merie.
Nwee okwukwe.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Nwee okwukwe.
Ị g’emeri Setan.
Nwee okwukwe
na Jehova.
K’anyị cheta
N’anyị g’adịn-dụe-bigh’ebi
M’anyị
tachi’obi ru’ọgwụgwụ.
3. Ụwa g’abụ Paradaịs.
Nsogbua-nyị g’ebi.
K’anyị tachi’obi.
Ọgwụgwụ dịzin-so,
Ka Jehova do’aha ya nsọ.
(UKWE)
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.
Jehova g’eme
k’anyị merie.
Nwee okwukwe.
Nwee okwukwe.
(Gụọkwa Hib. 11:1-40.)