Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 158

Ọ Gaghị Egbu Oge

Ọ Gaghị Egbu Oge

(Habakọk 2:3)

  1. 1. Ezi Chineke,

    ụbọchị niile,

    Ọrụ gị niile

    n’eme k’anyị ṅụrịa.

    Man-sogbu juru

    n’obodo niile.

    M’i nweren-didi

    k’oge gị mechaa ruo.

    (UKWE)

    Anyị niile chọrọ

    k’ụwa ghọọ Paradaịs.

    Biko, mee k’anyị chere.

    Ụbọchị gị g’abịa

    n’oge n’adịgh’anya.

    Ih’ọ sọkwara ya mee,

    Ọ gagh’egbuo-ge.

  2. 2. Anyị kpebiri

    n’anyị g’echere

    Kan-dị gị niile

    nọ n’ili bilite.

    Ị chọsir’ike

    ka ha bilite.

    Biko, mee k’anyị

    chere k’oge gị ruo.

    (UKWE)

    Anyị niile chọrọ

    k’ụwa ghọọ Paradaịs.

    Biko, mee k’anyị chere.

    Ụbọchị gị g’abịa

    n’oge n’adịgh’anya.

    Ih’ọ sọkwara ya mee,

    Ọ gagh’egbuo-ge.

  3. 3. Ị chọsir’ike

    kan-dị n’achọ gị

    Bịa soro fee gị,

    nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Anyị soro gị

    n’achịkọta ha,

    Anyị g’esoro

    nan-dịe-zinụlọ gị.

    (UKWE)

    Anyị niile chọrọ

    k’ụwa ghọọ Paradaịs.

    Biko, mee k’anyị chere.

    Ụbọchị gị g’abịa

    n’oge n’adịgh’anya.

    Ih’ọ sọkwara ya mee,

    Ọ gagh’egbuo-ge.

    Biko, mee k’anyị chere.

(Gụọkwa Kọl. 1:11.)