Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 23

Jehova Amalitela Ọchịchị Ya

Jehova Amalitela Ọchịchị Ya

(Mkpughe 11:15)

  1. 1. Jizọs n’achị n’el’igwe.

    K’anyị niile n’eto ya.

    Ọ nọ n’Ugwu Jehova, na Zayọn.

    Bịa k’anyị too Chineke.

    Bịa jir’abụ n’eto ya.

    Kraịst nọ n’och’eze ya

    n’achị n’Al’eze ya.

    (UKWE)

    Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

    Ọ g’eweta ezio-mume.

    Anyị g’adị ndụe-bigh’ebi.

    Ọṅụ g’eju n’ebe niile.

    Toonụ Jehova Chineke

    N’ihi ịhụnanya ya.

  2. 2. Jizọs bụe-ze n’el’igwe.

    Amagedọn dịkwan-so.

    Ọ g’ewepụ Ekwensu nan-dị ya.

    Bịa, soro n’ekwusa ya.

    Ọtụtụ ka g’anụ ya.

    Ugbua kan-dị

    ’madụ g’abịa fee Jehova.

    (UKWE)

    Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

    Ọ g’eweta ezio-mume.

    Anyị g’adị ndụe-bigh’ebi.

    Ọṅụ g’eju n’ebe niile.

    Toonụ Jehova Chineke

    N’ihi ịhụnanya ya.

  3. 3. Eze Jizọs dịe-bube.

    Ọchịchị ya kacham-ma.

    K’anyị niile sọpụrụ Jizọs Kraịst.

    Baa n’ụlọn-sọ Chineke.

    Rịọ k’o meere gịe-bere.

    Kraịst g’ach’ihe niile

    n’oge n’adịgh’anya.

    (UKWE)

    Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

    Ọ g’eweta ezio-mume.

    Anyị g’adị ndụe-bigh’ebi.

    Ọṅụ g’eju n’ebe niile.

    Toonụ Jehova Chineke

    N’ihi ịhụnanya ya.