ABỤ NKE 37
M Ji Obi M Niile Na-efe Jehova
-
1. Onyenw’anyị, ị dịe-bube.
M ga n’efe gị ru’ebigh’ebi.
Naanị gị bụe-zi Chineke.
Ụbọchị niile kam g’efe gị.
M n’agbalị n’edeb’iwu gị.
Ha niile n’abaram uru.
(UKWE)
Obim niile kam jie-fe gị.
Ị dịe-bube, ezi Chineke.
-
2. Ọrụ gị niile n’eto gị.
Ọnwa na kpakpando n’eto gị.
Kam jir’obim niile fee gị,
Jirikw’obim n’ekwus’aha gị.
Kam jirin-dụm niile n’efe gị.
M g’em’uche gịm-gbe niile.
(UKWE)
Obim niile kam jie-fe gị.
Ị dịe-bube, ezi Chineke.
(Gụọkwa Diut. 6:15; Ọma 40:8; 113:1-3; Ekli. 5:4; Jọn 4:34.)