ABỤ NKE 50
Ekpere M Ji Nyefee Chineke Onwe M
-
1. Naanị gị bụ Chinekem.
BikoN-na, nar’ekele.
Mee k’obim hụ gị n’anya.
Ọ bụ gị kam ga n’eto.
-
2. Naanị gị kam ga n’efe.
Ụzọ gị kam ga n’eso.
Ihe dum kam n’enye gị.
BikoN-na, nabata ya.
-
3. Nabatam, Onyenw’anyị.
Kam fee gị ru’ebigh’ebi.
Chineke, biko werem,
K’omumem n’atọ gịụ-tọ.
(Gụọkwa Ọma 40:8; Jọn 8:29; 2 Kọr. 10:5.)