Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 56

Ka Eziokwu Bamie Gị n’Obi

Ka Eziokwu Bamie Gị n’Obi

(Ilu 3:1, 2)

  1. 1. Eziokwu Baịbụl g’eme kan-dụ gị kam-ma.

    N’em’ihe Jehova n’agwa gị.

    Cheta na ’madụ agagh’ebiri gịn-dụ.

    Okwu Jehova bụe-ziokwu.

    (UKWE)

    Eziokwu bụn-dụ.

    Kwe k’ọ bamie gị n’obi.

    Jehova g’eme

    K’obi dị gịụ-tọ

    M’eziokwu ruo gị n’obi.

  2. 2. N’agbalịs’ike. Jehova g’akwụ gịụ-gwọ.

    Ọ ga n’agọzikwa ozi gị.

    Jehova g’eme k’i nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Ị g’enwetan-dụ kacham-ma.

    (UKWE)

    Eziokwu bụn-dụ.

    Kwe k’ọ bamie gị n’obi.

    Jehova g’eme

    K’obi dị gịụ-tọ

    M’eziokwu ruo gị n’obi.

  3. 3. Anyị b’ụmụaka n’ebe Chinek’anyị nọ.

    Ọ bụ ya k’anyị ga n’egen-tị.

    Soro Jehova n’ụbọchịn-dụ gị niile.

    Ọ g’agọzi gịm-gbe niile.

    (UKWE)

    Eziokwu bụn-dụ.

    Kwe k’ọ bamie gị n’obi.

    Jehova g’eme

    K’obi dị gịụ-tọ

    M’eziokwu ruo gị n’obi.