ABỤ NKE 6
Eluigwe Na-akọ Ebube Chineke
-
1. Mbar’igwe n’akọe-bube Jehova.
Anyị le’anya n’elu,
anyị n’ahụọ-rụ ya.
Ihe niile o kere n’eto ya.
O nwer’amamihe n’ike,
Nweekwa ịhụnanya.
-
2. Iwu ya dum n’eme ka ’madụ dịn-dụ.
Ihe dị n’Okwu ya
n’eduzia-nyị niile.
Ikpe ya bụ ikpe ziri ezi.
Iwu ya dịm-ma, dịkw’ụtọ.
Okwu ya bụe-ziokwu.
-
3. Anyị niile ga n’atụe-gwu Jehova.
Iwu ya karịrị ọl’edo kacham-ma.
Iwu niile o nyere n’edua-nyị.
Anyị niile n’etoa-ha ya,
N’ebulikwa y’elu.
(Gụọkwa Ọma 111:9; 145:5; Mkpu. 4:11.)