ABỤ NKE 60
Ọ Ga-eme Ka Ha Nweta Ndụ
-
1. Jehova Chineke
Hụr’ụwa niile n’anya.
K’anyị gaa n’ekwusa
n’ụbọch’iwe ya dịn-so.
(UKWE)
Ọ g’eme ka ha nwetan-dụ,
Meekwa k’anyị nwetan-dụ.
Ha g’adịn-dụ ma ha geen-tị.
K’anyị mee kam-ba niile nụ;
Ka ha nụ.
-
2. K’anyị gaa n’ekwusa
oziọ-ma n’ebe niile,
Ka ’madụ niile bịa
sor’anyị bụr’enyi ya.
(UKWE)
Ọ g’eme ka ha nwetan-dụ,
Meekwa k’anyị nwetan-dụ.
Ha g’adịn-dụ ma ha geen-tị.
K’anyị mee kam-ba niile nụ;
Ka ha nụ.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
N’agbalị ka ha mụta
Ndụmọdụ dị na Baịbụl.
Ọ g’eme ka ha dịn-dụ.
Ọgwụgw’ụwa jiọ-sọ n’abịa.
(UKWE)
Ọ g’eme ka ha nwetan-dụ,
Meekwa k’anyị nwetan-dụ.
Ha g’adịn-dụ ma ha geen-tị.
K’anyị mee kam-ba niile nụ;
Ka ha nụ.
(Gụọkwa 2 Ihe 36:15; Aịza. 61:2; Ezik. 33:6; 2 Tesa. 1:8.)