ABỤ NKE 85
Na-anabatanụ Ibe Unu
-
1. Anyị n’ekele ndị bịaranụ
Ka ha nụrụ Okwu Chineke.
Ọ chọrọ k’anyị niile mụta ya.
K’anyị bịa nụrụ ya. Okwu ya n’enyen-dụ.
-
2. Anyị n’ekele Onye ker’anyị
N’anyị nwere ezigb’ụmụnna.
K’anyị n’ụmụnna n’adịkwa nám-ma.
Anyị n’anabata ndịọ-zọ bịaranụ.
-
3. Chineke chọrọ ka ’madụ niile
Bịakwute ya, bịa mụt’eziokwu.
O si n’aka Kraịst dọt’anyị niile.
K’anyị jir’obia-nyị nabata ibea-nyị.
(Gụọkwa Jọn 6:44; Fil. 2:29; Mkpu. 22:17.)