Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 89

Gee Ntị, Rube Isi, Ka A Gọzie Gị

Gee Ntị, Rube Isi, Ka A Gọzie Gị

(Luk 11:28)

  1. 1. K’anyị niile n’agbalị n’erub’isi,

    N’edeb’iwu Jizọs Kraịst nyer’anyị.

    Anyị mee ya, Jehova g’agọzia-nyị.

    Anyị g’enwe ezigbo obiụ-tọ.

    (UKWE)

    A gwa gịu-che Chineke,

    Rub’isi k’a gọzie gị.

    Ị g’esoro Chineke n’ezui-ke

    Rub’isi k’a gọzie gị.

  2. 2. Anyị gbalịa n’edebe iwu Jizọs,

    Okwukw’anyị g’es’ike kan-kume.

    Anyị soro Jizọs Kraịst ma rub’isi,

    Omum’anyị g’amasị Chineke.

    (UKWE)

    A gwa gịu-che Chineke,

    Rub’isi k’a gọzie gị.

    Ị g’esoro Chineke n’ezui-ke

    Rub’isi k’a gọzie gị.

  3. 3. O kweren-kwa n’ọ g’eme k’anyị dịn-dụ

    M’anyị n’eme ih’anyị n’amụta.

    Anyị g’adị k’osisi n’amịm-kpụrụ,

    Osisi dị n’akụkụ mmiri.

    (UKWE)

    A gwa gịu-che Chineke,

    Rub’isi k’a gọzie gị.

    Ị g’esoro Chineke n’ezui-ke

    Rub’isi k’a gọzie gị.