Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ihe I Nwere Ike Ikwu

TETA!

Ajụjụ: Ì chere na mmadụ ịgba mbọ ka ọ kwụsị àgwà ọjọọ ririla ya ahụ́ bara uru?

Amaokwu Baịbụl: Ekli. 7:8a

Otú a ga-esi enye ya: Isiokwu ndị dị na Teta! a kwuru ihe dị iche iche Baịbụl kwuru mmadụ nwere ike ime ka ọ kwụsị ịkpa àgwà ririla ya ahụ́.

TETA!

Ajụjụ: Ihe nwere ike ịgbanwere mmadụ mgbe ọ bụla. Gịnị ka i chere nwere ike inyere mmadụ aka ma ihe gbanwee ná ndụ ya?

Amaokwu Baịbụl: Ekli. 7:10

Otú a ga-esi enye ya: [Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 10-11.] Isiokwu a kọwara ihe Baịbụl kwuru nwere ike inyere anyị aka ma ọnọdụ anyị gbanwee.

GEE CHINEKE NTỊ KA I WEE DỊ NDỤ EBIGHỊ EBI

Ajụjụ: Onye ọ bụla nwere aha, ma ndị ezinụlọ anyị ma ndị enyi anyị. Oleekwanụ banyere Chineke? Gịnị bụ aha ya?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 83:18

Otú a ga-esi enye ya: O nwere ọtụtụ ihe ndị ọzọ Baịbụl kwuru gbasara Chineke akwụkwọ a ga-akọwakwuru gị. [Gosị ya isi ihe ndị dị na peeji nke 6 na nke 7.]

DEE OTÚ ỌZỌ Ị GA-ESI JIRI OTU N’IME AKWỤKWỌ NDỊ A ZIE OZI ỌMA

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.