Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọgọst 29–Septemba 4

ABỤ ỌMA 110-118

Ọgọst 29–Septemba 4
  • Abụ nke 61 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 16. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 17. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs isi nke 18 ¶17-19. Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe e kwuru ebe ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 82

  • Na-akụzi Eziokwu”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • Ụlọ Nche Pụrụ Iche Anyị Ga-enye Ndị Mmadụ n’Ọnwa Septemba”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-akpọnye vidio nke mbụ na-egosi otú anyị nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche na Septemba, a tụleekwa ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Mee ka ikesa Ụlọ Nche a gụwa ụmụnna agụụ. Gbaakwa ha ume ka ha sụọ ụzọ inyeaka.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 23 ¶1-14

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 144 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ gee abụ ahụ tupu a bụọ ya.